ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Emmanuel ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Maachị 1948 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Arochukwu ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | researcher, academic, theologian ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria, Hope Waddell Training Institution ![]() |
Onye òtù nke | Studiorum Novi Testamenti Societas ![]() |
Emmanuel Nlenanya Chinwokwu (onye bụbu Emmanuel Nlenana Onwu) bụ onye ọkà mmụta okpukpe Naijiria na Prọfesọ nke Ọmụmụ Agba Ọhụrụ na Mahadum Naijiria, Nsukka . [1] O bụbu onye isi ngalaba nke ọmụmụ okpukperechi na Mahadum Naijiria na onye a họpụtara na Studiorum Novi Testamenti Societas . [2] [3] [4]